Diuterọnọmi 31:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 wee sị ha: “Adị m otu narị afọ na iri abụọ taa.+ A gakwaghị ekwe ka m na-apụ apụ ma na-abata abata,+ dị ka Jehova gwara m, sị, ‘Ị gaghị agafe Jọdan a.’+ Ọrụ Ndịozi 7:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 “Ma mgbe ọ gbara afọ iri anọ, ọ batara ya n’obi ịga leta ụmụnne ya, bụ́ ụmụ Izrel.+ Ọrụ Ndịozi 7:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 “Mgbe afọ iri anọ gasịrị, otu mmụọ ozi pụtara ìhè n’ihu ya n’ala ịkpa nke Ugwu Saịnaị, n’ọkụ na-enwu n’osisi ogwu.+ Ọrụ Ndịozi 7:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Ọ bụ nwoke a dupụtara ha+ mgbe o mesịrị ihe ebube na ihe ịrịba ama n’Ijipt+ na n’Oké Osimiri Uhie+ nakwa n’ala ịkpa ruo iri afọ anọ.+
2 wee sị ha: “Adị m otu narị afọ na iri abụọ taa.+ A gakwaghị ekwe ka m na-apụ apụ ma na-abata abata,+ dị ka Jehova gwara m, sị, ‘Ị gaghị agafe Jọdan a.’+
30 “Mgbe afọ iri anọ gasịrị, otu mmụọ ozi pụtara ìhè n’ihu ya n’ala ịkpa nke Ugwu Saịnaị, n’ọkụ na-enwu n’osisi ogwu.+
36 Ọ bụ nwoke a dupụtara ha+ mgbe o mesịrị ihe ebube na ihe ịrịba ama n’Ijipt+ na n’Oké Osimiri Uhie+ nakwa n’ala ịkpa ruo iri afọ anọ.+