Job 10:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Tupu mụ agawa—agaghịkwa m alaghachite+—N’ala ọchịchịrị na nke itiri,+ Job 14:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Mmadụ na-edina ala, ma ghara ibili.+Ha agaghị ebili ruo mgbe eluigwe na-agakwaghị adị,+A gaghịkwa akpọte ha n’ụra.+ Abụ Ọma 78:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Ọ nọgidere na-echeta na ha bụ anụ ahụ́,+Na mmụọ ha na-apụ apụ, ọ dịghịkwa alọghachite.+ Ekliziastis 9:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ihe niile ruru gị aka ime, jiri ike gị dum+ mee ha, n’ihi na ọrụ ma ọ bụ ichepụta ihe ma ọ bụ ihe ọmụma+ ma ọ bụ amamihe+ adịghị na Shiol,+ ebe ị na-aga.+
21 Tupu mụ agawa—agaghịkwa m alaghachite+—N’ala ọchịchịrị na nke itiri,+ Job 14:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Mmadụ na-edina ala, ma ghara ibili.+Ha agaghị ebili ruo mgbe eluigwe na-agakwaghị adị,+A gaghịkwa akpọte ha n’ụra.+ Abụ Ọma 78:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Ọ nọgidere na-echeta na ha bụ anụ ahụ́,+Na mmụọ ha na-apụ apụ, ọ dịghịkwa alọghachite.+ Ekliziastis 9:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ihe niile ruru gị aka ime, jiri ike gị dum+ mee ha, n’ihi na ọrụ ma ọ bụ ichepụta ihe ma ọ bụ ihe ọmụma+ ma ọ bụ amamihe+ adịghị na Shiol,+ ebe ị na-aga.+
12 Mmadụ na-edina ala, ma ghara ibili.+Ha agaghị ebili ruo mgbe eluigwe na-agakwaghị adị,+A gaghịkwa akpọte ha n’ụra.+
10 Ihe niile ruru gị aka ime, jiri ike gị dum+ mee ha, n’ihi na ọrụ ma ọ bụ ichepụta ihe ma ọ bụ ihe ọmụma+ ma ọ bụ amamihe+ adịghị na Shiol,+ ebe ị na-aga.+