Job 3:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ka ọchịchịrị na oké itiri weghara ya.Ka ígwé ojii nke mmiri ozuzo kpuchie ya.Ka ihe ndị na-eme ka ụbọchị gbaa ọchịchịrị menye ya oké ụjọ.+ Job 38:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 È kpugheworo gị ọnụ ụzọ ọnwụ,+Ka ị̀ pụrụ ịhụ ọnụ ụzọ oké ọchịchịrị?+ Abụ Ọma 23:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ bụrụgodị na mụ ejee ije na ndagwurugwu gbara oké ọchịchịrị,+Agaghị m atụ egwu ihe ọjọọ ọ bụla,+N’ihi na ị nọnyeere m;+Ọ bụ mkpara gị na mkpanaka gị na-akasi m obi.+ Abụ Ọma 88:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 À ga-anọ n’ọchịchịrị mata ihe ịtụnanya ị na-eme,+Ka à ga-anọ n’ala nke ndị e chefuru echefu mata ezi omume gị?+ Ekliziastis 9:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ihe niile ruru gị aka ime, jiri ike gị dum+ mee ha, n’ihi na ọrụ ma ọ bụ ichepụta ihe ma ọ bụ ihe ọmụma+ ma ọ bụ amamihe+ adịghị na Shiol,+ ebe ị na-aga.+
5 Ka ọchịchịrị na oké itiri weghara ya.Ka ígwé ojii nke mmiri ozuzo kpuchie ya.Ka ihe ndị na-eme ka ụbọchị gbaa ọchịchịrị menye ya oké ụjọ.+
4 Ọ bụrụgodị na mụ ejee ije na ndagwurugwu gbara oké ọchịchịrị,+Agaghị m atụ egwu ihe ọjọọ ọ bụla,+N’ihi na ị nọnyeere m;+Ọ bụ mkpara gị na mkpanaka gị na-akasi m obi.+
12 À ga-anọ n’ọchịchịrị mata ihe ịtụnanya ị na-eme,+Ka à ga-anọ n’ala nke ndị e chefuru echefu mata ezi omume gị?+
10 Ihe niile ruru gị aka ime, jiri ike gị dum+ mee ha, n’ihi na ọrụ ma ọ bụ ichepụta ihe ma ọ bụ ihe ọmụma+ ma ọ bụ amamihe+ adịghị na Shiol,+ ebe ị na-aga.+