Job 7:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ígwé ojii na-ekusa wee ghara ịdị;Otú ahụ ka onye na-agbada na Shiol na-agaghị agbagote.+ Abụ Ọma 115:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ndị nwụrụ anwụ adịghị eto Jaa,+Onye ọ bụla nke na-agbada n’ebe ịnọ duu adịghịkwa eto ya.+ Aịzaya 38:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 M sịrị: “Agaghị m ahụ Jaa, ee, Jaa, n’ala ndị dị ndụ.+Agaghị m ahụ ụmụ mmadụ anya ọzọ—mụ na ndị nọ n’ala ili.
11 M sịrị: “Agaghị m ahụ Jaa, ee, Jaa, n’ala ndị dị ndụ.+Agaghị m ahụ ụmụ mmadụ anya ọzọ—mụ na ndị nọ n’ala ili.