1 Samuel 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ụkwụ nke ndị na-eguzosi ike n’ebe ọ nọ ka ọ na-eche nche;+Ma a na-ala ndị ajọ omume n’iyi n’ọchịchịrị,+N’ihi na ọ bụghị site n’ike ka mmadụ na-aka ike.+ Abụ Ọma 31:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Jehova, biko, ekwela ka ihere mee m, n’ihi na ọ bụ gị ka m na-akpọku.+Ka ihere mee ndị ajọ omume;+Ka ha mechie ọnụ n’ime Shiol.+
9 Ụkwụ nke ndị na-eguzosi ike n’ebe ọ nọ ka ọ na-eche nche;+Ma a na-ala ndị ajọ omume n’iyi n’ọchịchịrị,+N’ihi na ọ bụghị site n’ike ka mmadụ na-aka ike.+
17 Jehova, biko, ekwela ka ihere mee m, n’ihi na ọ bụ gị ka m na-akpọku.+Ka ihere mee ndị ajọ omume;+Ka ha mechie ọnụ n’ime Shiol.+