Abụ Ọma 6:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na onye nwụrụ anwụ adịghị akpọ aha gị;+Ònye ga-eto gị n’ime Shiol?+ Abụ Ọma 30:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Olee uru ọbara m bara ma m gbadaa n’olulu?+Ájá ọ̀ ga-eto gị?+ Ọ̀ ga-akọ banyere eziokwu gị?+ Abụ Ọma 118:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Agaghị m anwụ, kama m ga na-adị ndụ,+Ka m wee kọsaa ọrụ Jaa.+ Ekliziastis 9:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na ndị dị ndụ maara na ha ga-anwụ;+ ma ndị nwụrụ anwụ amaghị ihe ọ bụla ma ọlị,+ ọ dịghịkwa ụgwọ ọrụ ha nwere ọzọ, n’ihi na e chefuwo ihe niile a pụrụ icheta banyere ha.+ Aịzaya 38:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ihi na ọ bụghị Shiol pụrụ ito gị;+ ọnwụ apụghị ịja gị mma.+Ndị na-agbada n’olulu apụghị iji nchekwube na-ele anya ikwesị ntụkwasị obi gị.+
5 N’ihi na ndị dị ndụ maara na ha ga-anwụ;+ ma ndị nwụrụ anwụ amaghị ihe ọ bụla ma ọlị,+ ọ dịghịkwa ụgwọ ọrụ ha nwere ọzọ, n’ihi na e chefuwo ihe niile a pụrụ icheta banyere ha.+
18 N’ihi na ọ bụghị Shiol pụrụ ito gị;+ ọnwụ apụghị ịja gị mma.+Ndị na-agbada n’olulu apụghị iji nchekwube na-ele anya ikwesị ntụkwasị obi gị.+