Abụ Ọma 30:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ọ bụrụ na m nwụọ, olee uru ọ bara? Olee uru ọ ga-aba ma m gbadaa n’olulu?*+ Ájá ọ̀ ga-eto gị?+ Ọ̀ ga-ekwu na ị bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi?+ Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 30:9 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),2/2023, p. 21
9 Ọ bụrụ na m nwụọ, olee uru ọ bara? Olee uru ọ ga-aba ma m gbadaa n’olulu?*+ Ájá ọ̀ ga-eto gị?+ Ọ̀ ga-ekwu na ị bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi?+