1 Ihe E Mere 29:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 N’ihi na n’ihu gị, anyị bụ ndị mbịarambịa na ndị ọbịa+ dịkwa ka ndị nna nna anyị niile. Ụbọchị ndụ anyị n’elu ụwa dị ka onyinyo,+ olileanya adịghịkwa. Job 14:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “Mmadụ nke nwaanyị mụrụ,+Ndụ ya na-adị mkpụmkpụ,+ jupụtakwa ná nsogbu.+ Abụ Ọma 144:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mmadụ yiri ume efu e kupụrụ ekupụ;+Ụbọchị ya dị ka onyinyo nke na-agafe agafe.+
15 N’ihi na n’ihu gị, anyị bụ ndị mbịarambịa na ndị ọbịa+ dịkwa ka ndị nna nna anyị niile. Ụbọchị ndụ anyị n’elu ụwa dị ka onyinyo,+ olileanya adịghịkwa.