Abụ Ọma 25:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Biko, echetala mmehie m mere n’oge m bụ nwata nakwa nnupụisi m.+Cheta m dị ka obiọma gị si dị,+N’ihi ịdị mma gị, Jehova.+ Jeremaya 31:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 N’ihi na m kwara ụta mgbe m lọghachiri;+ mgbe e mere ka m mara ihe, m tiri aka n’apata ụkwụ m.+ Ihere wee jide m, m wee bụrụ onye e mechuru ihu,+ n’ihi na eburuwo m nkọcha n’ihi ihe m mere n’oge m bụ okorobịa.’”+
7 Biko, echetala mmehie m mere n’oge m bụ nwata nakwa nnupụisi m.+Cheta m dị ka obiọma gị si dị,+N’ihi ịdị mma gị, Jehova.+
19 N’ihi na m kwara ụta mgbe m lọghachiri;+ mgbe e mere ka m mara ihe, m tiri aka n’apata ụkwụ m.+ Ihere wee jide m, m wee bụrụ onye e mechuru ihu,+ n’ihi na eburuwo m nkọcha n’ihi ihe m mere n’oge m bụ okorobịa.’”+