Job 8:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Otú ahụ ka ụzọ ndị niile na-echefu Chineke dị,+Olileanya nke onye si n’ezi ofufe dapụ ga-alakwa n’iyi,+ Job 16:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Anụwo m ọtụtụ ihe yiri ndị a.Unu niile bụ ndị nkasi obi na-eweta nsogbu!+ Job 42:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 O wee ruo na mgbe Jehova gwasịrị Job okwu ndị a, Jehova gwara Elifaz onye Timan, sị:“M na-eweso gị na ndị enyi gị abụọ iwe dị ọkụ,+ n’ihi na unu ekwughị ihe bụ́ eziokwu banyere m+ dị ka ohu m bụ́ Job kwuru.
13 Otú ahụ ka ụzọ ndị niile na-echefu Chineke dị,+Olileanya nke onye si n’ezi ofufe dapụ ga-alakwa n’iyi,+
7 O wee ruo na mgbe Jehova gwasịrị Job okwu ndị a, Jehova gwara Elifaz onye Timan, sị:“M na-eweso gị na ndị enyi gị abụọ iwe dị ọkụ,+ n’ihi na unu ekwughị ihe bụ́ eziokwu banyere m+ dị ka ohu m bụ́ Job kwuru.