Job 13:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ma unu na-aghagide m ụgha;+Unu bụcha ndị dibịa na-abaghị uru.+ Job 19:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Ruo ole mgbe ka unu ga na-akpasu mkpụrụ obi m iwe,+Jirikwa okwu na-egbu mmụọ m?+ Ndị Filipaị 1:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 ma ndị nke mbụ na-eme ya n’ihi esemokwu,+ ọ bụghị n’ebumnobi dị ọcha, n’ihi na ihe ha chọrọ bụ ịkpalitere m mkpagbu+ n’agbụ ụlọ mkpọrọ m.
17 ma ndị nke mbụ na-eme ya n’ihi esemokwu,+ ọ bụghị n’ebumnobi dị ọcha, n’ihi na ihe ha chọrọ bụ ịkpalitere m mkpagbu+ n’agbụ ụlọ mkpọrọ m.