Abụ Ọma 55:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Okwu ọnụ ya dị nro karịa mmiri ara ehi rahụrụ arahụ,+Ma obi ya bụ ọgụ ọgụ.+Okwu ya dị nro karịa mmanụ,+Ma ha bụ mma agha a mịpụtara amịpụta.+ Ilu 12:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 E nwere onye na-ekwu okwu n’echeghị echiche dị ka ebe e ji mma agha maa mmadụ,+ ma ire ndị maara ihe na-agwọ ọrịa.+ Jems 3:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma ire, ọ dịghị mmadụ ọ bụla pụrụ ịzụ̀ ya. Ọ bụ ihe ọjọọ siri ike nchịkwa, o jupụtara ná nsí na-eweta ọnwụ.+
21 Okwu ọnụ ya dị nro karịa mmiri ara ehi rahụrụ arahụ,+Ma obi ya bụ ọgụ ọgụ.+Okwu ya dị nro karịa mmanụ,+Ma ha bụ mma agha a mịpụtara amịpụta.+
18 E nwere onye na-ekwu okwu n’echeghị echiche dị ka ebe e ji mma agha maa mmadụ,+ ma ire ndị maara ihe na-agwọ ọrịa.+
8 Ma ire, ọ dịghị mmadụ ọ bụla pụrụ ịzụ̀ ya. Ọ bụ ihe ọjọọ siri ike nchịkwa, o jupụtara ná nsí na-eweta ọnwụ.+