4 Unu adịghị eme ka ndị nke ike gwụrụ dị ike.+ Unu adịghị agwọ ndị nke ahụ́ na-adịghị ike, unu adịghịkwa eke ọkpụkpụ gbajiri agbaji ákwà. Unu adịghị akpọghachite ndị nke a chụsara achụsa, unu adịghịkwa achọ atụrụ ndị nke furu efu.+ Kama unu ejiriwo obi ịta mmiri na-achị ha n’aka ike.+