-
Zekaraya 11:16Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
16 N’ihi na lee, m na-eme ka e nwee onye ọzụzụ atụrụ n’ala a.+ Ọ gaghị elebara atụrụ ndị a na-egbu egbu anya.+ Ọ gaghị achọ nke dị obere, ọ gaghịkwa agwọ atụrụ ọkpụkpụ gbajiri.+ Ọ gaghịkwa enye nke ọ bụla na-eguzoli ọtọ nri, ndị nke mara abụba, ọ ga-eri anụ ha,+ ọ ga-ekpupụ atụrụ ndị ahụ akpụkpọ ụkwụ ha.+
-