Job 7:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ụbọchị ndụ m na-agabiga ọsọ ọsọ+ karịa osisi nke onye na-ekwe ákwà,Ọ na-agwụkwa n’enweghị olileanya.+ Job 9:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ụbọchị niile nke ndụ m efewokwa ọsọ karịa onye na-agba ọsọ;+Ha agbaferewo, ọ dịghị ihe ọma ha ga-ahụ. Aịzaya 38:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Mụ onwe m sịrị: “N’etiti ụbọchị ndụ m ka m ga-abanye n’ọnụ ụzọ ámá+ Shiol.A ga-anapụ m afọ ndụ m fọrọ afọ.”+
6 Ụbọchị ndụ m na-agabiga ọsọ ọsọ+ karịa osisi nke onye na-ekwe ákwà,Ọ na-agwụkwa n’enweghị olileanya.+
25 Ụbọchị niile nke ndụ m efewokwa ọsọ karịa onye na-agba ọsọ;+Ha agbaferewo, ọ dịghị ihe ọma ha ga-ahụ.
10 Mụ onwe m sịrị: “N’etiti ụbọchị ndụ m ka m ga-abanye n’ọnụ ụzọ ámá+ Shiol.A ga-anapụ m afọ ndụ m fọrọ afọ.”+