Abụ Ọma 119:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Edebewo m okwu gị n’obi m,+Ka m wee ghara imehie gị.+ Abụ Ọma 119:127 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 127 Ọ bụ ya mere m ji hụ ihe i nyere n’iwu n’anya+Karịa ọlaedo, ọbụna ọlaedo a nụchara anụcha.+ Jeremaya 15:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Okwu gị ruru m aka, m wee rie ya;+ okwu gị wee bụrụ ihe na-enye m ọṅụ+ na ihe na-eme ka obi tọọ m ụtọ;+ n’ihi na a kpọkwasịwo m aha gị,+ Jehova Chineke nke ụsụụ ndị agha.+
16 Okwu gị ruru m aka, m wee rie ya;+ okwu gị wee bụrụ ihe na-enye m ọṅụ+ na ihe na-eme ka obi tọọ m ụtọ;+ n’ihi na a kpọkwasịwo m aha gị,+ Jehova Chineke nke ụsụụ ndị agha.+