Abụ Ọma 33:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ bụ site n’okwu Jehova ka e kere eluigwe,+Ọ bụkwa site na mmụọ nke ọnụ ya ka e kere ihe niile dị n’ime ya.+ Abụ Ọma 104:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ọ bụrụ na i zipụ mmụọ gị, a na-eke ha;+Ị na-emekwa ka ihu ala dị ọhụrụ.
6 Ọ bụ site n’okwu Jehova ka e kere eluigwe,+Ọ bụkwa site na mmụọ nke ọnụ ya ka e kere ihe niile dị n’ime ya.+