Abụ Ọma 74:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Gị onwe gị ji ike gị kpasuo oké osimiri;+I tiwasịrị isi nnukwu anụ mmiri ndị nọ na mmiri.+ Aịzaya 27:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 N’ụbọchị ahụ, Jehova+ ga-eji oké mma agha ya siri ike, nke dịkwa ike,+ chee ihu n’ebe Levayatan,+ bụ́ agwọ na-amịgharị amịgharị,+ nọ, ee, Levayatan, bụ́ agwọ gbagọrọ agbagọ, ọ ga-egbukwa nnukwu anụ mmiri ahụ+ nke nọ n’oké osimiri. Aịzaya 51:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Teta, teta, yiri ike dị ka uwe,+ gị ogwe aka Jehova!+ Teta dị ka i tetara n’oge dị anya gara aga,+ dị ka i tetara n’ọgbọ ndị dịrị n’oge dị anya gara aga. Ọ́ bụghị gị kụrụ Rehab+ righirighi, magbuokwa nnukwute anụ mmiri?+
27 N’ụbọchị ahụ, Jehova+ ga-eji oké mma agha ya siri ike, nke dịkwa ike,+ chee ihu n’ebe Levayatan,+ bụ́ agwọ na-amịgharị amịgharị,+ nọ, ee, Levayatan, bụ́ agwọ gbagọrọ agbagọ, ọ ga-egbukwa nnukwu anụ mmiri ahụ+ nke nọ n’oké osimiri.
9 Teta, teta, yiri ike dị ka uwe,+ gị ogwe aka Jehova!+ Teta dị ka i tetara n’oge dị anya gara aga,+ dị ka i tetara n’ọgbọ ndị dịrị n’oge dị anya gara aga. Ọ́ bụghị gị kụrụ Rehab+ righirighi, magbuokwa nnukwute anụ mmiri?+