Jeremaya 8:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Anyị nọ na-atụ anya udo, ma e nweghị ihe ọma merenụ;+ anyị nọ na-atụ anya ọgwụgwọ, ma, lee! oké ụjọ bịara.+ Jeremaya 14:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ị̀ jụwo Juda kpamkpam,+ ka mkpụrụ obi gị ọ̀ kpọwo Zayọn asị?+ Gịnị mere i ji tie anyị ihe nke na a pụghị ịgwọta anyị agwọta?+ Anyị nọ na-atụ anya udo, ma e nweghị ihe ọma merenụ; anyị nọ na-atụ anya ọgwụgwọ, ma, lee! oké ụjọ bịara!+
15 Anyị nọ na-atụ anya udo, ma e nweghị ihe ọma merenụ;+ anyị nọ na-atụ anya ọgwụgwọ, ma, lee! oké ụjọ bịara.+
19 Ị̀ jụwo Juda kpamkpam,+ ka mkpụrụ obi gị ọ̀ kpọwo Zayọn asị?+ Gịnị mere i ji tie anyị ihe nke na a pụghị ịgwọta anyị agwọta?+ Anyị nọ na-atụ anya udo, ma e nweghị ihe ọma merenụ; anyị nọ na-atụ anya ọgwụgwọ, ma, lee! oké ụjọ bịara!+