1 Samuel 2:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Unu ejikwala oké mpako na-ekwu okwu,Unu etukwala ọnụ,+N’ihi na Jehova bụ Chineke nke nwere ihe ọmụma,+Ọ bụkwa ya na-atụ omume n’ihe ọ̀tụ̀tụ̀ n’ụzọ ziri ezi.+ Daniel 5:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 “TIKEL, a tụwo gị n’ihe ọ̀tụ̀tụ̀ wee chọpụta na ihe kọrọ n’ime gị.+
3 Unu ejikwala oké mpako na-ekwu okwu,Unu etukwala ọnụ,+N’ihi na Jehova bụ Chineke nke nwere ihe ọmụma,+Ọ bụkwa ya na-atụ omume n’ihe ọ̀tụ̀tụ̀ n’ụzọ ziri ezi.+