Job 31:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ ga-eji ihe ọ̀tụ̀tụ̀ ziri ezi tụọ m,+Chineke ga-amarakwa na m na-eguzosi ike n’ezi ihe.+ Ndị Rom 2:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ ga-akwụkwa onye ọ bụla ụgwọ dị ka ọrụ ya si dị:+ 1 Ndị Kọrịnt 3:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 ọrụ onye ọ bụla ga-apụta ìhè, n’ihi na ụbọchị ahụ ga-eme ka ọ pụta ìhè, n’ihi na a ga-eji ọkụ kpughee ya;+ ọkụ ahụ ga-egosi ụdị ọrụ onye ọ bụla rụrụ. Ndị Kọlọsi 3:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 N’ezie, onye na-eme ihe ọjọọ ga-anata ụgwọ+ ihe ọjọọ o mere, a gaghị ele mmadụ anya n’ihu.+
13 ọrụ onye ọ bụla ga-apụta ìhè, n’ihi na ụbọchị ahụ ga-eme ka ọ pụta ìhè, n’ihi na a ga-eji ọkụ kpughee ya;+ ọkụ ahụ ga-egosi ụdị ọrụ onye ọ bụla rụrụ.