Jenesis 2:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova bụ́ Chineke wee jiri ájá+ si n’ala+ kpụọ mmadụ ma kunye ume ndụ n’oghere imi ya,+ mmadụ ahụ wee ghọọ mkpụrụ obi dị ndụ.+ Job 10:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Biko, cheta na ọ bụ ụrọ+ ka i ji kpụọ m,Ọ bụkwa n’ájá ka ị ga-eme ka m laghachi.+ 1 Ndị Kọrịnt 15:47 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 47 Nwoke mbụ ahụ si n’ala, e jikwa ájá kpụọ ya;+ nwoke nke abụọ si n’eluigwe.+ 2 Ndị Kọrịnt 4:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Otú ọ dị, anyị nwere akụ̀ a+ n’arịa+ e ji ụrọ kpụọ,+ ka ike+ karịrị ike nkịtị wee bụrụ nke Chineke,+ n’abụghịkwa nke si n’aka anyị onwe anyị.+
7 Jehova bụ́ Chineke wee jiri ájá+ si n’ala+ kpụọ mmadụ ma kunye ume ndụ n’oghere imi ya,+ mmadụ ahụ wee ghọọ mkpụrụ obi dị ndụ.+
7 Otú ọ dị, anyị nwere akụ̀ a+ n’arịa+ e ji ụrọ kpụọ,+ ka ike+ karịrị ike nkịtị wee bụrụ nke Chineke,+ n’abụghịkwa nke si n’aka anyị onwe anyị.+