Job 12:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Amamihe na ike dị n’aka ya;+Ndụmọdụ na nghọta bụkwa nke ya.+ Abụ Ọma 8:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Gịnị ka mmadụ efu bụ,+ nke mere i ji na-echeta ya,+Gịnịkwa ka nwa nke mmadụ bụ, nke mere i ji na-elekọta ya?+ Aịzaya 40:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 “Ma, ọ̀ bụ onye ka unu pụrụ iji m tụnyere, mụ na ya ewee hara?” ka Onye Nsọ kwuru.+ Aịzaya 55:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “N’ihi na dị ka eluigwe dị elu karịa ụwa,+ otú ahụ ka ụzọ m dị elu karịa ụzọ unu,+ otú ahụkwa ka echiche m dị elu karịa echiche unu.+
4 Gịnị ka mmadụ efu bụ,+ nke mere i ji na-echeta ya,+Gịnịkwa ka nwa nke mmadụ bụ, nke mere i ji na-elekọta ya?+
9 “N’ihi na dị ka eluigwe dị elu karịa ụwa,+ otú ahụ ka ụzọ m dị elu karịa ụzọ unu,+ otú ahụkwa ka echiche m dị elu karịa echiche unu.+