2 Ihe E Mere 32:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 O nwekwara obi ike wee wuzie mgbidi dum a kwaturu akwatu+ ma wuo ụlọ nche+ n’elu ya. O wukwara mgbidi ọzọ n’ihu nke ochie,+ rụziekwa Milo*+ nke dị n’Obodo Devid. Ọ rụkwara ọtụtụ ube+ na ọta.+ Ndị Efesọs 6:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Karịsịa ihe niile, burunụ ọta ukwu bụ́ okwukwe,+ nke unu ga-eji nwee ike imenyụ akụ́ ụta niile na-ere ọkụ nke ajọ onye ahụ.+
5 O nwekwara obi ike wee wuzie mgbidi dum a kwaturu akwatu+ ma wuo ụlọ nche+ n’elu ya. O wukwara mgbidi ọzọ n’ihu nke ochie,+ rụziekwa Milo*+ nke dị n’Obodo Devid. Ọ rụkwara ọtụtụ ube+ na ọta.+
16 Karịsịa ihe niile, burunụ ọta ukwu bụ́ okwukwe,+ nke unu ga-eji nwee ike imenyụ akụ́ ụta niile na-ere ọkụ nke ajọ onye ahụ.+