Abụ Ọma 73:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ezie, ọ bụ n’ala na-amị amị ka i mere ka ha nọrọ.+I mewo ka ha daa wee laa n’iyi.+ Ilu 4:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ụzọ ndị ajọ omume yiri ọchịchịrị;+ ha amaghịkwa ihe na-akpọbi ha ụkwụ.+ Jeremaya 23:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Ya mere, ụzọ ha ga-adịrị ha ka ebe na-amị amị,+ nke ọchịchịrị gbara, bụ́ ebe a ga-enuba ha, ha adaa.”+ “N’ihi na m ga-eme ka ọdachi dakwasị ha n’afọ a ga-elebara ha anya,”+ ka Jehova kwuru.
12 “Ya mere, ụzọ ha ga-adịrị ha ka ebe na-amị amị,+ nke ọchịchịrị gbara, bụ́ ebe a ga-enuba ha, ha adaa.”+ “N’ihi na m ga-eme ka ọdachi dakwasị ha n’afọ a ga-elebara ha anya,”+ ka Jehova kwuru.