Abụ Ọma 39:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Agbara m nkịtị n’ekwughị okwu;+Emechiri m ọnụ n’ekwughị ihe ọma,+Egosipụtaghịkwa m na ihe na-egbu m mgbu. Abụ Ọma 39:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 M gbachiri nkịtị;+ enweghị m ike imeghe ọnụ m,+N’ihi na gị onwe gị mere ihe.+ Emọs 5:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ya mere, onye nwere nghọta ga-agba nkịtị n’oge ahụ, n’ihi na ọ ga-abụ oge ọdachi.+ 1 Pita 2:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Mgbe a na-ekwujọ ya,+ ọ dịghị ekwujọgwara.+ Mgbe ọ na-ata ahụhụ,+ o yighị onye ọ bụla egwu, kama ọ nọ na-enyefe onwe ya n’aka+ onye ahụ nke na-ekpe ikpe ziri ezi.
2 Agbara m nkịtị n’ekwughị okwu;+Emechiri m ọnụ n’ekwughị ihe ọma,+Egosipụtaghịkwa m na ihe na-egbu m mgbu.
23 Mgbe a na-ekwujọ ya,+ ọ dịghị ekwujọgwara.+ Mgbe ọ na-ata ahụhụ,+ o yighị onye ọ bụla egwu, kama ọ nọ na-enyefe onwe ya n’aka+ onye ahụ nke na-ekpe ikpe ziri ezi.