Abụ Ọma 38:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma mụ onwe m, dị ka onye ntị chiri, anụghị m ihe ha na-ekwu;+Dị ka onye ogbi, emegheghị m ọnụ.+ Matiu 27:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ma mgbe ndị isi nchụàjà na ndị okenye na-ebo ya ebubo,+ ọ zaghị ihe ọ bụla.+