Abụ Ọma 72:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ka aha ya dịruo mgbe ebighị ebi;+Ka aha ya dị ukwuu ruo ogologo oge niile anyanwụ dị,Ka ha site n’aka ya gọzie onwe ha;+Ka mba niile kpọọ ya onye obi ụtọ.+
17 Ka aha ya dịruo mgbe ebighị ebi;+Ka aha ya dị ukwuu ruo ogologo oge niile anyanwụ dị,Ka ha site n’aka ya gọzie onwe ha;+Ka mba niile kpọọ ya onye obi ụtọ.+