Aịzaya 26:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 N’ụbọchị ahụ,+ a ga-abụ abụ a+ n’ala Juda:+ “Anyị nwere obodo siri ike.+ O mewo ka nzọpụta bụrụ mgbidi na ékpè ya.+
26 N’ụbọchị ahụ,+ a ga-abụ abụ a+ n’ala Juda:+ “Anyị nwere obodo siri ike.+ O mewo ka nzọpụta bụrụ mgbidi na ékpè ya.+