11 “Olee uru ọtụtụ àjà unu na-achụ baara m?” ka Jehova kwuru. “Àjà ebule+ a na-esurecha n’ọkụ+ nakwa abụba nke anụ mara abụba+ agbụla m; ọbara+ nwa oké ehi na nke nwa ebule na nke mkpi+ adịghịkwa atọ m ụtọ.+
22 N’ihi na agwaghị m nna nna unu hà okwu banyere àjà a na-esurecha n’ọkụ na àjà nkịtị n’ụbọchị m kpọpụtara ha n’ala Ijipt, enyeghịkwa m ha iwu banyere ha.+
22 Ma, ọ bụrụ na unu achụọrọ m àjà a na-esurecha n’ọkụ,+ ọbụna nye m onyinye maka inweta ihu ọma, ha agaghị atọ m ụtọ,+ m gaghịkwa ele àjà udo nke unu ji anụ mara abụba na-achụ anya.+