1 Samuel 15:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Samuel wee sị: “Àjà nsure ọkụ na àjà nkịtị hà na-atọ Jehova ụtọ+ dị ka irube isi n’ihe Jehova kwuru? Lee! Irube isi+ dị mma karịa àjà,+ ịṅa ntị dịkwa mma karịa abụba+ ebule; Abụ Ọma 40:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Àjà na onyinye atọghị gị ụtọ;+Ọ bụ gị meghere ntị m abụọ ndị a.+Ị sịghị ka a chụọrọ gị àjà nsure ọkụ na àjà mmehie.+ Abụ Ọma 51:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ihi na ịchụrụ gị àjà adịghị atọ gị ụtọ—ma ọ́ bụghị ya, m gaara achụ ya;+Àjà a na-esurecha n’ọkụ adịghị atọ gị ụtọ.+ Ilu 15:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Àjà ndị ajọ omume bụ ihe arụ n’anya Jehova,+ ma ekpere ndị ziri ezi bụ ihe na-atọ ya ụtọ.+ Matiu 9:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ya mere, gaanụ mata ihe ihe a pụtara, ‘Achọrọ m ebere, ọ bụghị àjà.’+ N’ihi na ọ bụghị ndị ezi omume ka m bịara ịkpọ, kama ọ bụ ndị mmehie.”
22 Samuel wee sị: “Àjà nsure ọkụ na àjà nkịtị hà na-atọ Jehova ụtọ+ dị ka irube isi n’ihe Jehova kwuru? Lee! Irube isi+ dị mma karịa àjà,+ ịṅa ntị dịkwa mma karịa abụba+ ebule;
6 Àjà na onyinye atọghị gị ụtọ;+Ọ bụ gị meghere ntị m abụọ ndị a.+Ị sịghị ka a chụọrọ gị àjà nsure ọkụ na àjà mmehie.+
16 N’ihi na ịchụrụ gị àjà adịghị atọ gị ụtọ—ma ọ́ bụghị ya, m gaara achụ ya;+Àjà a na-esurecha n’ọkụ adịghị atọ gị ụtọ.+
13 Ya mere, gaanụ mata ihe ihe a pụtara, ‘Achọrọ m ebere, ọ bụghị àjà.’+ N’ihi na ọ bụghị ndị ezi omume ka m bịara ịkpọ, kama ọ bụ ndị mmehie.”