Levitikọs 26:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 M ga-eche ihu m megide unu, ndị iro unu ga-emeri unu;+ ndị kpọrọ unu asị ga-azọ unu ụkwụ,+ unu ga-agbakwa ọsọ mgbe ọ na-adịghị onye na-achụ unu.+ Levitikọs 26:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 “‘Ma m ga-eme ka obi lọọ ndị fọdụrụ n’etiti unu+ mmiri n’ala ndị iro ha; mkpọtụ nke akwụkwọ ifufe na-ebugharị na-eme ga-eme ka ha gbaa ọsọ, ha ga-agba ọsọ dị ka ebe mmadụ na-agba ọsọ n’ihi mma agha, ha ga-adakwa n’enweghị onye na-achụ ha.+ Ilu 28:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ndị ajọ omume na-agba ọsọ mgbe ọ na-enweghị onye na-achụ ha,+ ma ndị ezi omume dị ka nwa ọdụm nke nwere obi ike.+
17 M ga-eche ihu m megide unu, ndị iro unu ga-emeri unu;+ ndị kpọrọ unu asị ga-azọ unu ụkwụ,+ unu ga-agbakwa ọsọ mgbe ọ na-adịghị onye na-achụ unu.+
36 “‘Ma m ga-eme ka obi lọọ ndị fọdụrụ n’etiti unu+ mmiri n’ala ndị iro ha; mkpọtụ nke akwụkwọ ifufe na-ebugharị na-eme ga-eme ka ha gbaa ọsọ, ha ga-agba ọsọ dị ka ebe mmadụ na-agba ọsọ n’ihi mma agha, ha ga-adakwa n’enweghị onye na-achụ ha.+
28 Ndị ajọ omume na-agba ọsọ mgbe ọ na-enweghị onye na-achụ ha,+ ma ndị ezi omume dị ka nwa ọdụm nke nwere obi ike.+