Diuterọnọmi 33:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ịma mma ya dị ka nke oké ehi e bu ụzọ mụọ,+Mpi ya bụkwa mpi atụ́.+Ọ ga-eji ha na-asọ ndị dị iche iche,+Sọrọ ha niile ruo na nsọtụ ụwa,Ha bụkwa iri puku kwuru iri puku nke Ifrem,+Ha bụkwa puku kwuru puku nke Manase.” Abụ Ọma 108:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ bụ m nwe Gilied;+ ọ bụkwa m nwe Manase;+Ifrem bụkwa ebe e wusiri ike nke onye m mere onyeisi;+Juda bụ mkpara nke onye m mere onye na-achị achị.+
17 Ịma mma ya dị ka nke oké ehi e bu ụzọ mụọ,+Mpi ya bụkwa mpi atụ́.+Ọ ga-eji ha na-asọ ndị dị iche iche,+Sọrọ ha niile ruo na nsọtụ ụwa,Ha bụkwa iri puku kwuru iri puku nke Ifrem,+Ha bụkwa puku kwuru puku nke Manase.”
8 Ọ bụ m nwe Gilied;+ ọ bụkwa m nwe Manase;+Ifrem bụkwa ebe e wusiri ike nke onye m mere onyeisi;+Juda bụ mkpara nke onye m mere onye na-achị achị.+