Abụ Ọma 16:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Emewo m ka Jehova nọrọ n’ihu m mgbe niile.+N’ihi na ọ nọ m n’aka nri, a gaghị eme ka m maa jijiji.+ Abụ Ọma 112:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ dịghị mgbe a ga-eme ka ọ maa jijiji.+ ל [Lamed]A ga na-echeta onye ezi omume ruo mgbe ebighị ebi.+ Ilu 10:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 A gaghị eme ka onye ezi omume maa jijiji ruo mgbe ebighị ebi;+ ma ndị ajọ omume agaghị ebi n’ụwa mgbe niile.+
8 Emewo m ka Jehova nọrọ n’ihu m mgbe niile.+N’ihi na ọ nọ m n’aka nri, a gaghị eme ka m maa jijiji.+
6 Ọ dịghị mgbe a ga-eme ka ọ maa jijiji.+ ל [Lamed]A ga na-echeta onye ezi omume ruo mgbe ebighị ebi.+
30 A gaghị eme ka onye ezi omume maa jijiji ruo mgbe ebighị ebi;+ ma ndị ajọ omume agaghị ebi n’ụwa mgbe niile.+