Abụ Ọma 16:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Emewo m ka Jehova nọrọ n’ihu m mgbe niile.+N’ihi na ọ nọ m n’aka nri, a gaghị eme ka m maa jijiji.+ Abụ Ọma 125:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 125 Ndị tụkwasịrị Jehova obi+Dị ka Ugwu Zayọn,+ nke a na-apụghị ime ka ọ maa jijiji, kama ọ ga-adịru mgbe ebighị ebi.+
8 Emewo m ka Jehova nọrọ n’ihu m mgbe niile.+N’ihi na ọ nọ m n’aka nri, a gaghị eme ka m maa jijiji.+
125 Ndị tụkwasịrị Jehova obi+Dị ka Ugwu Zayọn,+ nke a na-apụghị ime ka ọ maa jijiji, kama ọ ga-adịru mgbe ebighị ebi.+