Abụ Ọma 40:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi na ọdachi gbara m gburugburu ruo mgbe a na-apụghị ịgụta ha ọnụ.+Njehie m rikpuru m karịa otú m nwere ike ịhụ;+Ha dị ọtụtụ karịa ntutu isi m,+Adara m mbà n’obi.+ Ndị Rom 7:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 ma ana m ahụ n’ahụ́ m+ iwu ọzọ nke na-alụso+ iwu nke uche+ m agha, na-adọrọkwa m n’agha gaa n’iwu+ nke mmehie nke dị n’ahụ́ m. Ndị Galeshia 5:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 N’ihi na anụ ahụ́ na-emegide mmụọ nsọ+ n’ọchịchọ ya, mmụọ nsọ na-emegidekwa anụ ahụ́; n’ihi na ihe ndị a na-emegiderịta onwe ha, ka unu wee ghara ime ihe ndị ahụ unu na-achọ ime.+
12 N’ihi na ọdachi gbara m gburugburu ruo mgbe a na-apụghị ịgụta ha ọnụ.+Njehie m rikpuru m karịa otú m nwere ike ịhụ;+Ha dị ọtụtụ karịa ntutu isi m,+Adara m mbà n’obi.+
23 ma ana m ahụ n’ahụ́ m+ iwu ọzọ nke na-alụso+ iwu nke uche+ m agha, na-adọrọkwa m n’agha gaa n’iwu+ nke mmehie nke dị n’ahụ́ m.
17 N’ihi na anụ ahụ́ na-emegide mmụọ nsọ+ n’ọchịchọ ya, mmụọ nsọ na-emegidekwa anụ ahụ́; n’ihi na ihe ndị a na-emegiderịta onwe ha, ka unu wee ghara ime ihe ndị ahụ unu na-achọ ime.+