Diuterọnọmi 17:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 ka obi ya wee ghara ịfụli ya elu karịa ụmụnne ya+ nakwa ka ọ ghara ịhapụ ihe e nyere n’iwu gaa n’aka nri ma ọ bụ n’aka ekpe,+ ka ụbọchị ọ ga-achị alaeze ya wee dị ogologo,+ ya na ụmụ ya n’etiti Izrel. Abụ Ọma 75:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Agwara m ndị nzuzu, sị: “Unu abụla ndị nzuzu,”+Agwakwara m ndị ajọ omume, sị: “Unu ebulila mpi elu.+ Aịzaya 37:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 N’ihi na iwe ị na-eweso m+ na mbigbọ ị na-ebigbọ eruwo m ntị.+M ga-etinyekwa nko m n’imi gị, keekwa gị eriri m ji achịkwa ịnyịnya n’agbata egbugbere ọnụ gị abụọ,+M ga-eduru gị ka i si n’ụzọ ahụ i si bịa laghachi.”+
20 ka obi ya wee ghara ịfụli ya elu karịa ụmụnne ya+ nakwa ka ọ ghara ịhapụ ihe e nyere n’iwu gaa n’aka nri ma ọ bụ n’aka ekpe,+ ka ụbọchị ọ ga-achị alaeze ya wee dị ogologo,+ ya na ụmụ ya n’etiti Izrel.
4 Agwara m ndị nzuzu, sị: “Unu abụla ndị nzuzu,”+Agwakwara m ndị ajọ omume, sị: “Unu ebulila mpi elu.+
29 N’ihi na iwe ị na-eweso m+ na mbigbọ ị na-ebigbọ eruwo m ntị.+M ga-etinyekwa nko m n’imi gị, keekwa gị eriri m ji achịkwa ịnyịnya n’agbata egbugbere ọnụ gị abụọ,+M ga-eduru gị ka i si n’ụzọ ahụ i si bịa laghachi.”+