Ọnụ Ọgụgụ 21:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 E mesịa, ha tụgharịrị wee si n’ụzọ Beshan+ gbagoo. Ọg+ eze Beshan wee pụta ibuso ha agha n’Edriaị,+ ya na ndị ya niile. Maịka 7:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Jiri mkpara gị zụọ ndị gị dị ka atụrụ,+ bụ́ ìgwè atụrụ nke ihe nketa gị, onye naanị ya bi n’oké ọhịa—n’ime ubi mkpụrụ osisi.+ Ka ha taa nri n’ala Beshan na Gilied+ dị ka n’oge dị anya gara aga.+
33 E mesịa, ha tụgharịrị wee si n’ụzọ Beshan+ gbagoo. Ọg+ eze Beshan wee pụta ibuso ha agha n’Edriaị,+ ya na ndị ya niile.
14 Jiri mkpara gị zụọ ndị gị dị ka atụrụ,+ bụ́ ìgwè atụrụ nke ihe nketa gị, onye naanị ya bi n’oké ọhịa—n’ime ubi mkpụrụ osisi.+ Ka ha taa nri n’ala Beshan na Gilied+ dị ka n’oge dị anya gara aga.+