2 Samuel 8:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Mgbe Siria nke Damaskọs+ bịara inyere Hadadiza eze Zoba aka, Devid gburu puku ndị ikom iri abụọ na abụọ n’ime ndị Siria.+ Abụ Ọma 22:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọtụtụ ụmụ oké ehi agbaala m gburugburu;+Oké ehi ndị dị ike nke Beshan agbawo m gburugburu.+ Ezikiel 39:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Unu ga-eri anụ ndị dike,+ ṅụọkwa ọbara ndị isi nke ụwa, ebule, nwa ebule,+ mkpi, ụmụ oké ehi,+ anụ mara abụba nke Beshan, ha niile.+
5 Mgbe Siria nke Damaskọs+ bịara inyere Hadadiza eze Zoba aka, Devid gburu puku ndị ikom iri abụọ na abụọ n’ime ndị Siria.+
18 Unu ga-eri anụ ndị dike,+ ṅụọkwa ọbara ndị isi nke ụwa, ebule, nwa ebule,+ mkpi, ụmụ oké ehi,+ anụ mara abụba nke Beshan, ha niile.+