2 Ihe E Mere 32:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ̀ bụ na unu amaghị ihe mụ onwe m na nna nna m hà mere ndị niile bi n’ala dị iche iche?+ Chi dị iche iche+ nke mba ndị dị n’ala ndị ahụ hà napụtaliri ala ha n’aka m? Abụ Ọma 7:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ka onye ọ bụla ghara ịdọri mkpụrụ obi m dị ka ọdụm si adọri anụ,+Wee dọkpụrụ m pụọ mgbe ọ na-adịghị onye ga-anapụta m.+ Matiu 27:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 “Ọ zọpụtara ndị ọzọ; ọ pụghị ịzọpụta onwe ya! Ọ bụ Eze+ Izrel; ya si n’osisi ịta ahụhụ rịdata, anyị ga-ekwerekwa na ya.+
13 Ọ̀ bụ na unu amaghị ihe mụ onwe m na nna nna m hà mere ndị niile bi n’ala dị iche iche?+ Chi dị iche iche+ nke mba ndị dị n’ala ndị ahụ hà napụtaliri ala ha n’aka m?
2 Ka onye ọ bụla ghara ịdọri mkpụrụ obi m dị ka ọdụm si adọri anụ,+Wee dọkpụrụ m pụọ mgbe ọ na-adịghị onye ga-anapụta m.+
42 “Ọ zọpụtara ndị ọzọ; ọ pụghị ịzọpụta onwe ya! Ọ bụ Eze+ Izrel; ya si n’osisi ịta ahụhụ rịdata, anyị ga-ekwerekwa na ya.+