1 Ndị Eze 21:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jezibel nwunye ya wee sị ya: “Ọ́ bụghị gị na-achị Izrel?+ Bilie rie nri, ka obi gị nweekwa aṅụrị. Mụ onwe m ga-enye gị ubi vaịn Nebọt onye Jezril.”+ Jud 16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ndị a bụ ndị na-atamu ntamu,+ ndị na-eme mkpesa banyere ọnọdụ ha ná ndụ, ndị na-agbaso ọchịchọ nke onwe ha,+ ha na-etukwa ọnụ,+ ebe ha na-enwe mmasị n’ihe ndị mmadụ bụ+ n’ihi uru ha ga-erite.
7 Jezibel nwunye ya wee sị ya: “Ọ́ bụghị gị na-achị Izrel?+ Bilie rie nri, ka obi gị nweekwa aṅụrị. Mụ onwe m ga-enye gị ubi vaịn Nebọt onye Jezril.”+
16 Ndị a bụ ndị na-atamu ntamu,+ ndị na-eme mkpesa banyere ọnọdụ ha ná ndụ, ndị na-agbaso ọchịchọ nke onwe ha,+ ha na-etukwa ọnụ,+ ebe ha na-enwe mmasị n’ihe ndị mmadụ bụ+ n’ihi uru ha ga-erite.