Ilu 24:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Enwerela ndị ọjọọ anyaụfụ,+ ka agụụ gị na ha ịkpakọrịta ghara ịgụ gị.+ Aịzaya 26:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jehova, aka gị adịwo elu,+ ma ha anaghị ahụ ya.+ Ha ga-ahụ ekworo ị na-ekwo n’ihi ndị gị, ihere ewee mee ha.+ Ee, ọkụ+ nke ga-erepịa ndị iro gị ga-erepịa ha. Hosia 14:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ònye maara ihe, ka o wee ghọta ihe ndị a?+ Ònye nwere uche, ka o wee mara ha?+ N’ihi na ụzọ Jehova ziri ezi,+ ọ bụ ndị ezi omume ga na-eje ije na ya;+ ma ndị na-emebi iwu ga-asụ ngọngọ na ya.+
11 Jehova, aka gị adịwo elu,+ ma ha anaghị ahụ ya.+ Ha ga-ahụ ekworo ị na-ekwo n’ihi ndị gị, ihere ewee mee ha.+ Ee, ọkụ+ nke ga-erepịa ndị iro gị ga-erepịa ha.
9 Ònye maara ihe, ka o wee ghọta ihe ndị a?+ Ònye nwere uche, ka o wee mara ha?+ N’ihi na ụzọ Jehova ziri ezi,+ ọ bụ ndị ezi omume ga na-eje ije na ya;+ ma ndị na-emebi iwu ga-asụ ngọngọ na ya.+