Abụ Ọma 50:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Chụọrọ Chineke ekele dị ka àjà gị,+Nyekwa Onye Kasị Elu ihe ndị i kwere ya ná nkwa;+ Abụ Ọma 116:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ọ bụ gị ka m ga-achụrụ àjà ekele,+Ọ bụkwa aha Jehova ka m ga-akpọku.+
14 Chụọrọ Chineke ekele dị ka àjà gị,+Nyekwa Onye Kasị Elu ihe ndị i kwere ya ná nkwa;+ Abụ Ọma 116:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ọ bụ gị ka m ga-achụrụ àjà ekele,+Ọ bụkwa aha Jehova ka m ga-akpọku.+