Ọpụpụ 2:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 O wee ruo n’ime ogologo oge ahụ na eze Ijipt mesịrị nwụọ,+ ma ụmụ Izrel nọ na-asụ ude n’ihi ohu ha na-agba, ha kwakwara ákwá mkpesa,+ mkpu enyemaka ha na-eti nọ na-arịgokwuru ezi Chineke n’ihi ohu ha na-agba.+ Abụ Ọma 69:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 N’ihi na Jehova na-ege ndị ogbenye ntị,+Ọ gaghịkwa eleghara ndị ya nọ n’ụlọ mkpọrọ anya.+ Aịzaya 42:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 ka i meghee anya kpuru ìsì,+ ka ị kpọpụta ndị mkpọrọ n’ụlọ mkpọrọ,+ meekwa ka ndị nọ ọdụ n’ọchịchịrị si n’ụlọ mkpọrọ pụta.+
23 O wee ruo n’ime ogologo oge ahụ na eze Ijipt mesịrị nwụọ,+ ma ụmụ Izrel nọ na-asụ ude n’ihi ohu ha na-agba, ha kwakwara ákwá mkpesa,+ mkpu enyemaka ha na-eti nọ na-arịgokwuru ezi Chineke n’ihi ohu ha na-agba.+
7 ka i meghee anya kpuru ìsì,+ ka ị kpọpụta ndị mkpọrọ n’ụlọ mkpọrọ,+ meekwa ka ndị nọ ọdụ n’ọchịchịrị si n’ụlọ mkpọrọ pụta.+