Ọpụpụ 18:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ha ga na-ekpe ndị Izrel ikpe n’oge ọ bụla kwesịrị ekwesị; ha ga na-ewetara gị ikpe ọ bụla dị ukwuu,+ ma ha onwe ha ga na-ekpe ikpe ọ bụla dị nta. Ya mere, mee ka ihe dịkwuoro gị mfe, ha ga-esokwa gị na-ebu ibu a.+ Abụ Ọma 82:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Mụ onwe m ekwuwo, sị, ‘Unu bụ chi,+Unu niile bụ ụmụ nke Onye Kasị Elu.+ Jọn 10:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ọ bụrụ na ọ kpọrọ ndị ahụ okwu Chineke bịakwasịrị ‘chi,’+ ma a pụghịkwa ime ka Akwụkwọ Nsọ ghara ịdị irè,+
22 Ha ga na-ekpe ndị Izrel ikpe n’oge ọ bụla kwesịrị ekwesị; ha ga na-ewetara gị ikpe ọ bụla dị ukwuu,+ ma ha onwe ha ga na-ekpe ikpe ọ bụla dị nta. Ya mere, mee ka ihe dịkwuoro gị mfe, ha ga-esokwa gị na-ebu ibu a.+
35 Ọ bụrụ na ọ kpọrọ ndị ahụ okwu Chineke bịakwasịrị ‘chi,’+ ma a pụghịkwa ime ka Akwụkwọ Nsọ ghara ịdị irè,+