Abụ Ọma 87:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 M ga-agụnye Rehab+ na Babịlọn+ ná ndị maara m;Lee Filistia+ na Taya, ha na Kush:“A mụrụ nke ọ bụla n’ime ha n’ebe ahụ.”+ Ndị Galeshia 4:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ma dị nnọọ ka ọ dị mgbe ahụ, nke ahụ a mụrụ n’ụzọ anụ ahụ́ malitere ịkpagbu+ nke ahụ a mụrụ n’ụzọ mmụọ nsọ, otú ahụ ka ọ dịkwa ugbu a.+
4 M ga-agụnye Rehab+ na Babịlọn+ ná ndị maara m;Lee Filistia+ na Taya, ha na Kush:“A mụrụ nke ọ bụla n’ime ha n’ebe ahụ.”+
29 Ma dị nnọọ ka ọ dị mgbe ahụ, nke ahụ a mụrụ n’ụzọ anụ ahụ́ malitere ịkpagbu+ nke ahụ a mụrụ n’ụzọ mmụọ nsọ, otú ahụ ka ọ dịkwa ugbu a.+