Abụ Ọma 92:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Mgbe ndị ajọ omume pulitere dị ka ahịhịa ndụ,+Ndị niile na-eme ihe ọjọọ ana-amakwa pokopoko,Ọ bụ ka e wee laa ha n’iyi ruo mgbe ebighị ebi.+ Jems 1:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi na anyanwụ na-awa wee nwe oké okpomọkụ, meekwa ka ahịhịa ndụ kpọnwụọ, okooko ya na-adapụkwa, mma ọ mara n’ile anya alaakwa n’iyi. Otú ahụkwa ka onye bara ọgaranya ga-akpọnwụ n’ụzọ ndụ ya.+
7 Mgbe ndị ajọ omume pulitere dị ka ahịhịa ndụ,+Ndị niile na-eme ihe ọjọọ ana-amakwa pokopoko,Ọ bụ ka e wee laa ha n’iyi ruo mgbe ebighị ebi.+
11 N’ihi na anyanwụ na-awa wee nwe oké okpomọkụ, meekwa ka ahịhịa ndụ kpọnwụọ, okooko ya na-adapụkwa, mma ọ mara n’ile anya alaakwa n’iyi. Otú ahụkwa ka onye bara ọgaranya ga-akpọnwụ n’ụzọ ndụ ya.+