1 Samuel 25:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 O wee ruo n’ụtụtụ, mgbe mmanya ahụ pụchara Nebal n’anya, na nwunye ya gwara ya ihe ndị a. Obi+ wee kụchie ya, ya onwe ya wee dị ka nkume. Abụ Ọma 37:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Ma a ga-ala ndị niile na-emebi iwu n’iyi;+Ndị ajọ omume agaghị enwe ọdịnihu.+
37 O wee ruo n’ụtụtụ, mgbe mmanya ahụ pụchara Nebal n’anya, na nwunye ya gwara ya ihe ndị a. Obi+ wee kụchie ya, ya onwe ya wee dị ka nkume.