Job 11:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Oge ndụ gị ga-enwupụ enwupụ karịa etiti ehihie;+Ọchịchịrị ga-adị ka ụtụtụ.+ Jeremaya 6:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ha ejikerewo ibuso ya agha* wee sị:+ “Bilienụ ka anyị gawa n’etiti ehihie!”+ “Anyị efuola, n’ihi na chi ejiwela, n’ihi na onyinyo mgbede na-adịwanye ogologo!” Jeremaya 15:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ndị inyom ha di ha nwụrụ adịwo ọtụtụ n’ihu m karịa ájá dị n’oké osimiri. M ga-eme ka onye na-ebukọrọ ihe mmadụ wakpo ha n’etiti ehihie, wakpo ma nne ma nwa okorobịa.+ M ga-eme ka oké iwe na nsogbu dakwasị ha na mberede.+ Jeremaya 20:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Nwoke ahụ ga-adị ka obodo dị iche iche Jehova kwaturu n’enweghị mwute ọ bụla.+ Ọ ga-anụ mkpu ákwá n’ụtụtụ, nụkwa mkpu agha n’etiti ehihie.+
4 Ha ejikerewo ibuso ya agha* wee sị:+ “Bilienụ ka anyị gawa n’etiti ehihie!”+ “Anyị efuola, n’ihi na chi ejiwela, n’ihi na onyinyo mgbede na-adịwanye ogologo!”
8 Ndị inyom ha di ha nwụrụ adịwo ọtụtụ n’ihu m karịa ájá dị n’oké osimiri. M ga-eme ka onye na-ebukọrọ ihe mmadụ wakpo ha n’etiti ehihie, wakpo ma nne ma nwa okorobịa.+ M ga-eme ka oké iwe na nsogbu dakwasị ha na mberede.+
16 Nwoke ahụ ga-adị ka obodo dị iche iche Jehova kwaturu n’enweghị mwute ọ bụla.+ Ọ ga-anụ mkpu ákwá n’ụtụtụ, nụkwa mkpu agha n’etiti ehihie.+