Abụ Ọma 5:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Eze m+ na Chineke m, biko, ṅaa ntị ná mkpu enyemaka m na-eti,+n’ihi na ọ bụ gị ka m na-ekpeku ekpere.+ Abụ Ọma 55:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 55 Chineke, biko, ṅaa ntị n’ekpere m;+Ajụkwala ige ntị n’arịrịọ m na-arịọ ka i meere m amara.+ Daniel 9:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ugbu a, Chineke anyị, biko, nụrụ ekpere ohu gị na arịrịọ ya, mee ka ebe nsọ gị nke e meworo ka ọ tọgbọrọ n’efu+ nweta ihu ọma gị,+ n’ihi gị onwe gị, Jehova.
2 Eze m+ na Chineke m, biko, ṅaa ntị ná mkpu enyemaka m na-eti,+n’ihi na ọ bụ gị ka m na-ekpeku ekpere.+
17 Ugbu a, Chineke anyị, biko, nụrụ ekpere ohu gị na arịrịọ ya, mee ka ebe nsọ gị nke e meworo ka ọ tọgbọrọ n’efu+ nweta ihu ọma gị,+ n’ihi gị onwe gị, Jehova.